In Memoriam: Onwu Amaka Amakaghi Mana...

In Memoriam: Onwu Amaka Amakaghi Mana…

Spread the love to your friends

Ndi ezigbo mmadu adighi ato ato bu otu n’ime ihe aga eji rujere aka n’ogwugwu oge. Na ikwu nke bu ezi okwu, Onwu Amaka Ike ; amakaghi maobu masi anyi mana ka mkpuru obi ya zuruike n’ndokwa.

Ozo di ka ibe ya bu, oburu na ijedoghi nnukwu onye nkuzia an’akpo Nwa Ada Amaka maobu detu ihe osiri onu, mata na inukwu ihe kwara gi. N’eziokwu obu ndi di otua ka onwu Amaka kacha mee aru.

N’ozi ncheta onwu ya nke siri n:uzo ogbara ohuru jiri ezisa ozi ma fukorita onwe ha nke an’akpo FACEBOOK di nuru Amaka; Sir Ndibe Ike, mere ka anyi ghota n’onu oyibo otu onwu Amaka siri gbawa ya obi   Mana na nchokota ogisiputara okwukwe na mbilite na onwu nke ndi kwere na Kristi na ndu uwa n’abianu (Friends and Well wishers help me to pray for the repose of my wife’s soul who joined the saints exactly one year today. Adaugo m, you were not just my wife and the mother of my children. Your were my best friend and all in all. I never knew you’ll leave this soon. It was so sudden and that makes it more unbearable. My only consolation is that you lived a good life. I pray that God grants your beautiful soul eternal rest. Rest on Sweetheart❤️❤️❤️ Till the resurrection day. By Sir Ndibe Ike KSJI).

Read Also:  The City In Italy Wants To Pay You As Much As $52,500 To Move There

Ka mkpuru obi Amaka zuruike na ndokwa.

Sir Onyekachukwu Ike KSJI

N’aha ndi onwu Amaka wutere

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *